Ilu 17:7
Proverbs 17:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Egbugbere ọnụ na-ekwu okwu dị mma abụghị nke onye nzuzu, otu a kwa, egbugbere ọnụ na-agha ụgha ekwesighị ịbụ nke onye na-achị achị.
Proverbs 17:7 in English
Proverbs 17:7 · Berean Standard Bible
Eloquent words are unfit for a fool; how much worse are lying lips to a ruler!
Context
5Onye ọbụla na-akwa ogbenye emo ọ bụ Chineke kere ha ka ọ na-elelị anya.
Ndị niile na-aṅụrị ọṅụ nʼihi ihe ike dakwasịrị ha aghaghị ịta ahụhụ. 6Ụmụ ụmụ bụ okpueze ndị okenye.
Nne na nna bụ ịnya isi nke ụmụ ha. 7Egbugbere ọnụ na-ekwu okwu dị mma abụghị nke onye nzuzu,
otu a kwa, egbugbere ọnụ na-agha ụgha ekwesighị ịbụ nke onye na-achị achị. 8Nʼanya onye na-enye ngarị ọ na-ahụta ya dịka ọgwụ ịrata mmadụ,
ha na-eche nʼebe ọbụla ha chere ihu ihe ga-aga nke ọma. 9Onye ọbụla na-akwado ịhụnanya na-ekpuchi njehie,
ma onye na-ekwu ihe mere mgbe na mgbe na-ekewa ezi enyi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.