Native Bible

Proverbs 16:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị ọjọọ na-arafu ndị agbataobi ha, na-edubakwa ha nʼụzọ ga-ewetara ha mbibi.

Proverbs 16:29 in English

Proverbs 16:29 · Berean Standard Bible

A violent man entices his neighbor and leads him down a path that is not good.

Context

27Ndị ọjọọ na-atụpụta echiche ọjọọ, egbugbere ọnụ ha dị ka ọkụ nke na-ekpochapụ ahụ. 28Onye na-emebi iwu na-agbasa ise okwu; ha na-akpali nsogbu, na-ekewa enyi na enyi. 29Ndị ọjọọ na-arafu ndị agbataobi ha, na-edubakwa ha nʼụzọ ga-ewetara ha mbibi. 30Onye ji ikuanya ya ekwu okwu na-atụ atụmatụ ọjọọ, onye na-atabi egbugbere ọnụ ya abụọ ekpebiela ime mmehie. 31Isi awọ bụ okpueze nke mara mma, a na-enweta ya nʼụzọ ezi omume.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.