Ilu 16:15
Proverbs 16:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ọchị dị nʼihu eze ọ na-ewetara onye hụrụ ya ndụ, ihuọma ya dị ka igwe ojii na-eweta mmiri ozuzo.*
Proverbs 16:15 in English
Proverbs 16:15 · Berean Standard Bible
When a king’s face brightens, there is life; his favor is like a rain cloud in spring.
Context
13Ndị eze na-enwe mmasị nʼegbugbere ọnụ na-ekwu eziokwu,
ha na-agụ onye na-ekwu eziokwu dị ka ezi mmadụ. 14Iwe eze bụ onyeozi nke ọnwụ.
Onye maara ihe ga-eme ka ọ dajụọ. 15Mgbe ọchị dị nʼihu eze ọ na-ewetara onye hụrụ ya ndụ,
ihuọma ya dị ka igwe ojii na-eweta mmiri ozuzo.* 16Ọ ka mma inwe amamihe na mmụọ ịghọta ihe
karịa inwe ọlaọcha na ọlaedo. 17Ụzọ dị larịị nke onye ziri ezi bụ iwezuga onwe ya pụọ nʼihe ọjọọ,
ndị na-echebe ụzọ ha niile na-echebekwa ndụ ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.