Native Bible

Proverbs 14:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Eze na-aṅụrị ọṅụ nʼihi odibo maara ihe; ma odibo na-eweta ihere na-akpali oke iwe ya.

Proverbs 14:35 in English

Proverbs 14:35 · Berean Standard Bible

A king delights in a wise servant, but his anger falls on the shameful.

Context

33Nʼobi onye nwere nghọta ka amamihe na-anọgide, ma ọ bụladị nʼetiti ndị nzuzu ọ na-eme ka amara ya. 34Ezi omume na-ewuli mba elu, ma mmehie bụ ihe ihere nye ndị ọbụla. 35Eze na-aṅụrị ọṅụ nʼihi odibo maara ihe; ma odibo na-eweta ihere na-akpali oke iwe ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.