Ilu 13:9
Proverbs 13:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ìhè onye ezi omume na-enwupụ enwupụ, ma oriọna onye mmebi iwu ga-anyụ.
Proverbs 13:9 in English
Proverbs 13:9 · Berean Standard Bible
The light of the righteous shines brightly, but the lamp of the wicked is extinguished.
Context
7Ọ dị mmadụ na-eme ka ọ bụ ọgaranya maọbụ onye ụkpa.
Ma ọ dịkwa mmadụ na-eme ka ọ bụ onye ụkpa maọbụ ọgaranya. 8Ọgaranya nwere ike jiri ego ya gbapụta onwe ya,
ma ogbenye adịghị azaghachi mba banyere imerụ ya ahụ. 9Ìhè onye ezi omume na-enwupụ enwupụ,
ma oriọna onye mmebi iwu ga-anyụ. 10Nganga na-eweta esemokwu,
ma a na-ahụ amamihe nʼime ndụ ndị na-anata ndụmọdụ. 11Akụ a kpatara ngwangwa na-emebikwa ngwangwa;
ma akụ sitere nʼịrụsị ọrụ ike na-eto eto.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.