Native Bible

Proverbs 12:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Okwu niile nke ndị ajọ omume bụ ihe na-eweta ọnwụ, ma okwu ndị omume ha ziri ezi na-anapụta ha.

Proverbs 12:6 in English

Proverbs 12:6 · Berean Standard Bible

The words of the wicked lie in wait for blood, but the speech of the upright rescues them.

Context

4Ezi nwanyị bụ ọṅụ na okpueze di ya, ma nwanyị na-eweta ihere dịka ire ure nʼọkpụkpụ di ya. 5Echiche obi niile nke onye ezi omume bụ ihe ziri ezi, ma ndụmọdụ onye ajọ omume jupụtara nʼaghụghọ. 6Okwu niile nke ndị ajọ omume bụ ihe na-eweta ọnwụ, ma okwu ndị omume ha ziri ezi na-anapụta ha. 7Ndị na-emebi iwu ga-ala nʼiyi, ma ndị ezi omume ga-eguzosi ike. 8Onye nwere uche zuruoke ka mmadụ niile na-achọ, ma onye uche ya gbagọrọ agbagọ ka mmadụ na-eleda anya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.