Ilu 12:25
Proverbs 12:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Obi nke jupụtara na nchegbu na-ada mba, ma okwu ọma na-eme ka obi ṅụrịa.
Proverbs 12:25 in English
Proverbs 12:25 · Berean Standard Bible
Anxiety weighs down the heart of a man, but a good word cheers it up.
Context
23Onye nwere uche na-edebe ihe ọmụma ha nye onwe ha,
ma onye nzuzu na-agbasa enweghị uche ya nʼanwụ.* 24Aka na-arụsị ọrụ ike ga-achị achị,
ma umengwụ ga-akwụsị naanị nʼọrụ mmanye. 25Obi nke jupụtara na nchegbu na-ada mba,
ma okwu ọma na-eme ka obi ṅụrịa. 26Onye ezi omume na-eduzi onye agbataobi ya,
ma onye na-emebi iwu na-eduhie ha. 27Onye umengwụ adịghị ahụ anụ ọ chụtara na nta nʼọkụ,
ma ndị na-arụsị ọrụ ike na-eri site nʼakụ ha nwetara nʼịchụ nta.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.