Ilu 12:14
Proverbs 12:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ikwu eziokwu na-enye mmadụ obi ụtọ, inwe mgbalị na-ewetara ya ngọzị.
Proverbs 12:14 in English
Proverbs 12:14 · Berean Standard Bible
By fruitful speech a man is filled with good things, and the work of his hands returns to him.
Context
12Ndị ajọ omume na-enwekwa anya ukwu nʼihe ndị ajọ omume ibe ha nwere,
ma mgbọrọgwụ nke ndị ezi omume ga-eto eto. 13A na-ejide onye ajọ omume site nʼokwu ọnụ ya,
ma onye ezi omume na-esi na nsogbu wezuga onwe ya. 14Ikwu eziokwu na-enye mmadụ obi ụtọ,
inwe mgbalị na-ewetara ya ngọzị. 15Ụzọ ndị nzuzu nʼuche ha onwe ha ziri ezi,
ma onye maara ihe na-aṅa ntị nye ndụmọdụ. 16Ndị nzuzu na-egosipụta iwe ha ọsịịsọ,
ma onye nwere uche na-elepụrụ mkparị anya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.