Native Bible

Proverbs 11:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụrụ na a ga-akwụ ndị ezi omume ụgwọ ọrụ ha nʼụwa a; a ga-esi aṅaa ghara ịkwụ ndị na-amaghị Chineke na ndị mmehie ụgwọ ọrụ. 11:1 Lev 19:35-36; Dit 25:13-16; Mai 6:11 11:15 Maọbụ, ga-enwe udo

Proverbs 11:31 in English

Proverbs 11:31 · Berean Standard Bible

If the righteous receive their due on earth, how much more the ungodly and the sinner!*

Context

29Onye na-ewetara ezinaụlọ ha nsogbu ga-eketa naanị ifufe, onye nzuzu ga-abụ ohu nke onye maara ihe. 30Mkpụrụ nke ndị ezi omume bụ osisi na-enye ndụ, onye na-erita mkpụrụobi nʼuru bụ onye maara ihe. 31Ọ bụrụ na a ga-akwụ ndị ezi omume ụgwọ ọrụ ha nʼụwa a; a ga-esi aṅaa ghara ịkwụ ndị na-amaghị Chineke na ndị mmehie ụgwọ ọrụ. 11:1 Lev 19:35-36; Dit 25:13-16; Mai 6:11 11:15 Maọbụ, ga-enwe udo

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.