Native Bible

Proverbs 10:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye obi ya maara ihe na-anabata ihe e nyere nʼiwu, ma onye nzuzu ekwurekwu ga-ala nʼiyi.

Proverbs 10:8 in English

Proverbs 10:8 · Berean Standard Bible

A wise heart will receive commandments, but foolish lips will come to ruin.

Context

6Onye ezi omume na-anata ngọzị, ma naanị nkọcha jupụtara nʼọnụ onye ajọ omume. 7Aha onye ezi omume ka eji enye ngọzị, ma aha onye ajọ omume ga-ere ure. 8Onye obi ya maara ihe na-anabata ihe e nyere nʼiwu, ma onye nzuzu ekwurekwu ga-ala nʼiyi. 9Onye ụzọ ya ziri ezi na-aga ije nʼatụghị egwu, ma onye ụzọ ya ezighị ezi ka a ga-achọpụta. 10Onye ọbụla na-egbu ikuanya na-ebute ihe mwute, onye nzuzu ekwurekwu ga-abịa nʼịla nʼiyi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.