Native Bible

Numbers 7:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O wetakwara otu mkpi maka aja mmehie,

Numbers 7:16 in English

Numbers 7:16 · Berean Standard Bible

one male goat for a sin offering;

Context

14O wetara otu efere ọlaedo, nke ịdị arọ ya bụ shekel iri. A wụjuru efere a ụda na-esi isi ụtọ. 15O wetakwara otu nwa oke ehi, otu ebule, otu nwa ebule nke gbara otu afọ maka aja nsure ọkụ. 16O wetakwara otu mkpi maka aja mmehie, 17na ehi abụọ, na ebule* ise, na mkpi ise, na ụmụ ebule ise gbara otu afọ, otu afọ, ka a chụọ maka aja udo. Nke a bụ onyinye Nashọn nwa Aminadab nyere. 18Nʼụbọchị nke abụọ, Netanel nwa Zua, onyendu ebo Isaka wetara onyinye nke ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.