Native Bible

Numbers 4:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Gụọ ọnụ chọpụta, ọnụọgụgụ ụmụ Kohat dị nʼebo Livayị dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị.

Numbers 4:2 in English

Numbers 4:2 · Berean Standard Bible

“Take a census of the Kohathites among the Levites by their clans and families,

Context

1Onyenwe anyị gwara Mosis na Erọn okwu sị, 2“Gụọ ọnụ chọpụta, ọnụọgụgụ ụmụ Kohat dị nʼebo Livayị dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị. 3Gụọ ndị ikom niile gbarala iri afọ atọ ruo iri afọ ise, ndị tozuru ije ozi nʼụlọ nzute. 4“Nke a bụ ọrụ dịrị ndị Kohat nʼụlọ nzute, ilekọta ihe ndị ahụ kachasị ịdị nsọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.