Native Bible

Numbers 4:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onyenwe anyị gwara Mosis na Erọn okwu sị,

Numbers 4:1 in English

Numbers 4:1 · Berean Standard Bible

Then the LORD said to Moses and Aaron,

Context

1Onyenwe anyị gwara Mosis na Erọn okwu sị, 2“Gụọ ọnụ chọpụta, ọnụọgụgụ ụmụ Kohat dị nʼebo Livayị dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị. 3Gụọ ndị ikom niile gbarala iri afọ atọ ruo iri afọ ise, ndị tozuru ije ozi nʼụlọ nzute.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.