Ọnụọgụgụ 32:35
Numbers 32:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Atrọt-Shofan, Jeza, Jogbeha,
Numbers 32:35 in English
Numbers 32:35 · Berean Standard Bible
Atroth-shophan, Jazer, Jogbehah,
Context
33Mosis nyere ndị ebo Gad, na Ruben, na ọkara Manase nwa Josef, alaeze niile Saịhọn eze Amọrị nakwa alaeze niile nke Ọg, eze ndị Bashan na-achị. O nyere ha ala ahụ niile, na obodo niile dị nʼala ahụ gburugburu. 34Ndị ebo Gad wugharịrị ma wusiekwa obodo ndị a, Dibọn, Atarọt, Aroea 35Atrọt-Shofan, Jeza, Jogbeha, 36Bet-Nimra na Bet-Haran bụ obodo e wusiri ike, wukwaara igwe ewu na atụrụ ha ụlọ anụ nʼime ya. 37Ma ndị ebo Ruben wugharịrị obodo ndị a: obodo Heshbọn, Eleale, Kiriatem,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.