Ọnụọgụgụ 31:2
Numbers 31:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Taa ndị Midia ahụhụ, ka i si otu a bọọrọ ndị Izrel ọbọ ihe ọjọọ ndị Midia mere ha. Mgbe i mesịrị nke a, ị ga-anwụ.”
Numbers 31:2 in English
Numbers 31:2 · Berean Standard Bible
“Take vengeance on the Midianites for the Israelites. After that, you will be gathered to your people.”
Context
1Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị ya, 2“Taa ndị Midia ahụhụ, ka i si otu a bọọrọ ndị Izrel ọbọ ihe ọjọọ ndị Midia mere ha. Mgbe i mesịrị nke a, ị ga-anwụ.” 3Ya mere, Mosis gwara ndị Izrel okwu sị, “Kwadoonụ ndị ikom unu ibuso ndị Midia agha, maka ịbọtara Onyenwe anyị ọbọ. 4Sinụ nʼebo ọbụla dị nʼIzrel gụpụta puku ndị ikom puku ndị ikom.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.