Ọnụọgụgụ 25:1
Numbers 25:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe Izrel bi na Shitim, ndị ikom ha malitere isoro ndị inyom Moab na-akwa iko.
Numbers 25:1 in English
Numbers 25:1 · Berean Standard Bible
While Israel was staying in Shittim,* the men began to indulge in sexual immorality with the daughters of Moab,
Context
1Mgbe Izrel bi na Shitim, ndị ikom ha malitere isoro ndị inyom Moab na-akwa iko. 2Ndị inyom a kpọrọ ha ka ha bịa soro na mmemme ịchụ aja nye chi ha niile. Ndị Izrel riri nri ihe aja ahụ, kpọọkwa isiala nye chi ndị a niile. 3Ya mere, ndị Izrel sonyere na-akpọ isiala nye chi Baal nke Peoa.* Nke a mere ka iwe Onyenwe anyị nwuru ọkụ megide ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.