Ọnụọgụgụ 24:25
Numbers 24:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Emesịa, Belam biliri laghachi nʼụlọ ya, ma Balak gbasoro ụzọ nke ya. 24:18 Ndị Edọm si nʼagbụrụ Ịsọ. Jen 36:1-9 24:21 Ya bụ nke nʼadịgide adịgide 24:24 Eba bụ nna nna ndị Hibru. Jen 10:21; 1Ih 1:25-27
Numbers 24:25 in English
Numbers 24:25 · Berean Standard Bible
Then Balaam arose and returned to his homeland, and Balak also went on his way.
Context
23Ndị a bụ okwu o ji mechie amụma ya:
“Onye ga-adị ndụ mgbe Chineke ga-eme ihe ndị a? 24Ụgbọ mmiri ga-esi nʼọnụ mmiri Saiprọs bịa.
Ha ga-eji ike dobe ndị Eba* na ndị Ashọ nʼokpuru ha,
ma a ga-ebibikwa ha onwe ha.” 25Emesịa, Belam biliri laghachi nʼụlọ ya, ma Balak gbasoro ụzọ nke ya.
24:18 Ndị Edọm si nʼagbụrụ Ịsọ. Jen 36:1-9
24:21 Ya bụ nke nʼadịgide adịgide
24:24 Eba bụ nna nna ndị Hibru. Jen 10:21; 1Ih 1:25-27
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.