Ọnụọgụgụ 16:50
Numbers 16:50 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ahụ, Erọn laghachikwutere Mosis nʼọnụ ụzọ ụlọ nzute ahụ, nʼihi na nrịa nrịa ahụ na-efe efe akwụsịla. 16:7 Nke a na-egosi na ha agafeela oke e nyedebere ha. 16:9 Dit 10:8 16:14 Ị ga-eme ha ka ndị ohu.
Numbers 16:50 in English
Numbers 16:50 · Berean Standard Bible
Then Aaron returned to Moses at the entrance to the Tent of Meeting, since the plague had been halted.
Context
48O guzokwara nʼetiti ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ tutu ihe otiti ahụ akwụsị. 49Ma ihe otiti ahụ egbuolarị puku mmadụ iri, puku anọ na narị asaa (14,700). A gụnyeghị ndị niile ahụ so Kora nwụọ nʼụbọchị gara aga. 50Mgbe ahụ, Erọn laghachikwutere Mosis nʼọnụ ụzọ ụlọ nzute ahụ, nʼihi na nrịa nrịa ahụ na-efe efe akwụsịla.
16:7 Nke a na-egosi na ha agafeela oke e nyedebere ha.
16:9 Dit 10:8
16:14 Ị ga-eme ha ka ndị ohu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.