Native Bible

Nehemiah 10:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Maazaya, Bilgai na Shemaya. Ndị a bụ ndị nchụaja.

Nehemiah 10:8 in English

Nehemiah 10:8 · Berean Standard Bible

Maaziah, Bilgai,* and Shemaiah. These were the priests.

Context

6Daniel, Gineton, Baruk, 7Meshulam, Abija, Mijamin, 8Maazaya, Bilgai na Shemaya. Ndị a bụ ndị nchụaja. 9Ndị Livayị so tinye aka ha nʼakwụkwọ bụ, Jeshua nwa Azanaya, Binui otu nʼime ụmụ Henadad, Kadmiel, 10ndị so ha na-arụ ọrụ: Shebanaya, Hodia, Kelita, Pelaia, Hanan,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.