Native Bible

Nehemiah 10:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị Livayị so tinye aka ha nʼakwụkwọ bụ, Jeshua nwa Azanaya, Binui otu nʼime ụmụ Henadad, Kadmiel,

Nehemiah 10:9 in English

Nehemiah 10:9 · Berean Standard Bible

The Levites: Jeshua son of Azaniah, Binnui of the sons of Henadad, Kadmiel,

Context

7Meshulam, Abija, Mijamin, 8Maazaya, Bilgai na Shemaya. Ndị a bụ ndị nchụaja. 9Ndị Livayị so tinye aka ha nʼakwụkwọ bụ, Jeshua nwa Azanaya, Binui otu nʼime ụmụ Henadad, Kadmiel, 10ndị so ha na-arụ ọrụ: Shebanaya, Hodia, Kelita, Pelaia, Hanan, 11Mika, Rehob, Hashabaya

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.