Nehum 3:19
Nahum 3:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ dịghị ihe nwere ike ime ka i si nʼọnọdụ ị nọ ugbu a biliekwa. Nʼihi na ọnya dị gị nʼahụ ga-egbu gị. Ndị niile nụrụ ihe dakwasịrị gị ga-eji ọṅụ kụọ aka ha, nʼihi na onye ka mmadụ ahụ bụ nke na-anụrụghị ụfụ nke enweghị obi ebere gị? 3:9 Ya bụ, Itiopia 3:11 Ga-adagbugharị dịka onye mmanya na-egbu 3:14 Lit. Blọk brik 3:18 Maọbụ, ndị ndu
Nahum 3:19 in English
Nahum 3:19 · Berean Standard Bible
There is no healing for your injury; your wound is severe. All who hear the news of you applaud your downfall, for who has not experienced your constant cruelty?
Context
17Ndị nche gị bara ụba igurube,
ndị ode akwụkwọ gị dịkwa ukwuu nʼọnụọgụgụ dịka igwe igurube
na-ebekwasị nʼelu mgbidi nʼụbọchị oyi.
Ma mgbe anyanwụ wara, ha na-efelaga;
ọ dịkwaghị onye maara ebe ha feere gaa. 18Eze ndị Asịrịa, ndị ọzụzụ atụrụ* gị na-ero ụra,
ndị unu a na-asọpụrụ adaala nʼụra ọnwụ.
Ndị gị niile agbasasịala nʼelu ugwu niile,
ọ dịkwaghị onye ha nwere nke ga-achịkọta ha. 19Ọ dịghị ihe nwere ike ime ka i si nʼọnọdụ ị nọ ugbu a biliekwa.
Nʼihi na ọnya dị gị nʼahụ ga-egbu gị.
Ndị niile nụrụ ihe dakwasịrị gị
ga-eji ọṅụ kụọ aka ha,
nʼihi na onye ka mmadụ ahụ bụ
nke na-anụrụghị ụfụ nke enweghị obi ebere gị?
3:9 Ya bụ, Itiopia
3:11 Ga-adagbugharị dịka onye mmanya na-egbu
3:14 Lit. Blọk brik
3:18 Maọbụ, ndị ndu
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.