Mak 6:46
Mark 6:46 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ndị a niile lachara, ọ rigooro nʼelu ugwu ikpe ekpere.
Mark 6:46 in English
Mark 6:46 · Berean Standard Bible
After bidding them farewell, He went up on the mountain to pray.
Context
44Ọnụọgụgụ ndị nwoke riri ogbe achịcha ahụ dị puku mmadụ ise. 45Ngwangwa, o mere ka ndị na-eso ụzọ ya banye nʼụgbọ mmiri buru ya ụzọ gafee nʼofe nke ọzọ nke osimiri Betsaida, ebe ya onwe ya nọdụrụ izilaga igwe mmadụ ahụ. 46Mgbe ndị a niile lachara, ọ rigooro nʼelu ugwu ikpe ekpere. 47Mgbe uhuruchi bịara, ụgbọ mmiri ahụ nọ nʼetiti osimiri, ma naanị ya onwe ya nọ nʼelu ala. 48Mgbe ọ hụrụ na ha nọ na nsogbu nʼihi na ikuku na-emegide ha, nʼihe dị ka elekere atọ nke ụtụtụ, o bidoro ịga ije nʼelu mmiri ịbịakwute ha, ma o mere dị ka ọ chọrọ ịgafe ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.