Native Bible

Mark 6:45 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ngwangwa, o mere ka ndị na-eso ụzọ ya banye nʼụgbọ mmiri buru ya ụzọ gafee nʼofe nke ọzọ nke osimiri Betsaida, ebe ya onwe ya nọdụrụ izilaga igwe mmadụ ahụ.

Mark 6:45 in English

Mark 6:45 · Berean Standard Bible

Immediately Jesus made His disciples get into the boat and go on ahead of Him to Bethsaida, while He dismissed the crowd.

Context

43Ha tụtụkọtara iberibe achịcha na azụ tụtụjuo nkata iri na abụọ. 44Ọnụọgụgụ ndị nwoke riri ogbe achịcha ahụ dị puku mmadụ ise. 45Ngwangwa, o mere ka ndị na-eso ụzọ ya banye nʼụgbọ mmiri buru ya ụzọ gafee nʼofe nke ọzọ nke osimiri Betsaida, ebe ya onwe ya nọdụrụ izilaga igwe mmadụ ahụ. 46Mgbe ndị a niile lachara, ọ rigooro nʼelu ugwu ikpe ekpere. 47Mgbe uhuruchi bịara, ụgbọ mmiri ahụ nọ nʼetiti osimiri, ma naanị ya onwe ya nọ nʼelu ala.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.