Mark 5:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ahụ Jisọs jụrụ ya sị, “Gịnị bụ aha gị?” Mmụọ ọjọọ ahụ zaghachiri ya sị, “Aha m bụ Lijiọn,* nʼihi na anyị dị ọtụtụ.”
Mark 5:9 in English
Mark 5:9 · Berean Standard Bible
“What is your name?” Jesus asked. “My name is Legion,” he replied, “for we are many.”
Context
7O tiri mkpu nʼoke olu sị, “Gịnị ka mụ na gị nwekọrọ, Jisọs, Ọkpara Chineke Onye kachasị ihe niile elu? Eji m aha Chineke na-arịọ gị, biko, atala m ahụhụ.” 8Nʼihi na o nyela ya iwu sị, “Si nʼime nwoke a pụta, gị mmụọ na-adịghị ọcha!” 9Mgbe ahụ Jisọs jụrụ ya sị, “Gịnị bụ aha gị?”
Mmụọ ọjọọ ahụ zaghachiri ya sị, “Aha m bụ Lijiọn,* nʼihi na anyị dị ọtụtụ.” 10Ma ọ rịọsiri ya arịrịọ ike ka ọ ghara ịchụpụ ha site nʼobodo ahụ. 11Igwe ezi nọ nso nʼebe ahụ na-akpa nri, na ndịda ugwu dị nʼebe ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.