Native Bible

Mark 5:43 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma ọ dọsiri ha aka na ntị ike, ka ha ghara ịgwa onye ọbụla ihe mere. Ọ sịrị ha, “Nyenụ ya nri ka o rie.” 5:1 Nʼakwụkwọ ochie ụfọdụ, ị nwere ike hụ Gadarin. 5:9 Nke a bụ site na puku atọ ruo puku isii nʼọnụọgụgụ.

Mark 5:43 in English

Mark 5:43 · Berean Standard Bible

Then Jesus gave strict orders that no one should know about this, and He told them to give her something to eat.

Context

41O jidere ya nʼaka sị ya, “Talita koum!” (nke pụtara, “Nwa agbọghọ nta, asị m gị bilie!”). 42Otu mgbe ahụ nwaagbọghọ nta ahụ biliri ọtọ bido ijegharị (ọ gbara afọ iri na abụọ). Nke a jụrụ ha niile anya nke ukwuu. 43Ma ọ dọsiri ha aka na ntị ike, ka ha ghara ịgwa onye ọbụla ihe mere. Ọ sịrị ha, “Nyenụ ya nri ka o rie.” 5:1 Nʼakwụkwọ ochie ụfọdụ, ị nwere ike hụ Gadarin. 5:9 Nke a bụ site na puku atọ ruo puku isii nʼọnụọgụgụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.