Mak 3:20
Mark 3:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Emesịa, ọ lọtara nʼụlọ, ma igwe mmadụ gbakọtakwara ọzọ nke mere na ha enweghị ohere iri nri.
Mark 3:20 in English
Mark 3:20 · Berean Standard Bible
Then Jesus went home,* and once again a crowd gathered, so that He and His disciples could not even eat.
Context
18Andru,
Filip,
Batalomi,
Matiu,
Tọmọs,
Jemis nwa Alfiọs,
Tadiọs,
Saimọn onye a na-akpọ Zilọt, 19na Judas Iskarịọt, onye raara ya nye. 20Emesịa, ọ lọtara nʼụlọ, ma igwe mmadụ gbakọtakwara ọzọ nke mere na ha enweghị ohere iri nri. 21Mgbe ndị ikwu ya nụrụ nke a, ha bịara gbalịa idulata ya nʼụlọ ha, nʼihi na ndị mmadụ na-asị, “Isi adịghị ya mma.” 22Ma ndị ozizi iwu si Jerusalem bịa sịrị, “Mmụọ Belzebub bi nʼime ya! Ọ bụkwa nʼike onyeisi ndị mmụọ ọjọọ ka o ji achụpụ mmụọ ọjọọ.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.