Mak 3:18
Mark 3:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Andru, Filip, Batalomi, Matiu, Tọmọs, Jemis nwa Alfiọs, Tadiọs, Saimọn onye a na-akpọ Zilọt,
Mark 3:18 in English
Mark 3:18 · Berean Standard Bible
Andrew, Philip, Bartholomew, Matthew, Thomas, James son of Alphaeus, Thaddaeus, Simon the Zealot,*
Context
16Ndị a bụ mmadụ iri na abụọ ndị ọ họpụtara.
Saimọn (onye ọ kpọrọ Pita). 17Jemis nwa Zebedi na Jọn nwanne ya (ndị ọ gụgharịrị aha Boanajis, nke pụtara “ụmụ egbe eluigwe”), 18Andru,
Filip,
Batalomi,
Matiu,
Tọmọs,
Jemis nwa Alfiọs,
Tadiọs,
Saimọn onye a na-akpọ Zilọt, 19na Judas Iskarịọt, onye raara ya nye. 20Emesịa, ọ lọtara nʼụlọ, ma igwe mmadụ gbakọtakwara ọzọ nke mere na ha enweghị ohere iri nri.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.