Mak 3:17
Mark 3:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Jemis nwa Zebedi na Jọn nwanne ya (ndị ọ gụgharịrị aha Boanajis, nke pụtara “ụmụ egbe eluigwe”),
Mark 3:17 in English
Mark 3:17 · Berean Standard Bible
James son of Zebedee and his brother John (whom He named Boanerges, meaning “Sons of Thunder”),
Context
15nakwa ndị ga-enwe ikike ịchụpụ mmụọ ọjọọ. 16Ndị a bụ mmadụ iri na abụọ ndị ọ họpụtara.
Saimọn (onye ọ kpọrọ Pita). 17Jemis nwa Zebedi na Jọn nwanne ya (ndị ọ gụgharịrị aha Boanajis, nke pụtara “ụmụ egbe eluigwe”), 18Andru,
Filip,
Batalomi,
Matiu,
Tọmọs,
Jemis nwa Alfiọs,
Tadiọs,
Saimọn onye a na-akpọ Zilọt, 19na Judas Iskarịọt, onye raara ya nye.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.