Native Bible

Mark 3:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nakwa ndị ga-enwe ikike ịchụpụ mmụọ ọjọọ.

Mark 3:15 in English

Mark 3:15 · Berean Standard Bible

and to have authority to drive out demons.

Context

13Ọ rigooro nʼelu ugwu ma kpọrọ ndị ọ chọrọ nye onwe ya. Ha bịakwutekwara ya. 14Ọ họpụtara mmadụ iri na abụọ ndị ya na ha ga-anọ, mee ha ndị ozi. Ndị ọ ga-ezipụ ikwusa oziọma, 15nakwa ndị ga-enwe ikike ịchụpụ mmụọ ọjọọ. 16Ndị a bụ mmadụ iri na abụọ ndị ọ họpụtara. Saimọn (onye ọ kpọrọ Pita). 17Jemis nwa Zebedi na Jọn nwanne ya (ndị ọ gụgharịrị aha Boanajis, nke pụtara “ụmụ egbe eluigwe”),

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.