Mak 3:14
Mark 3:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ họpụtara mmadụ iri na abụọ ndị ya na ha ga-anọ, mee ha ndị ozi. Ndị ọ ga-ezipụ ikwusa oziọma,
Mark 3:14 in English
Mark 3:14 · Berean Standard Bible
He appointed twelve of them, whom He designated as apostles,* to accompany Him, to be sent out to preach,
Context
12Ma ọ na-enyesi ha iwu ike ka ha hapụ ịkọwa onye ọ bụ. 13Ọ rigooro nʼelu ugwu ma kpọrọ ndị ọ chọrọ nye onwe ya. Ha bịakwutekwara ya. 14Ọ họpụtara mmadụ iri na abụọ ndị ya na ha ga-anọ, mee ha ndị ozi. Ndị ọ ga-ezipụ ikwusa oziọma, 15nakwa ndị ga-enwe ikike ịchụpụ mmụọ ọjọọ. 16Ndị a bụ mmadụ iri na abụọ ndị ọ họpụtara.
Saimọn (onye ọ kpọrọ Pita).
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.