Native Bible

Mark 10:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha abụọ ga-abụ otu anụ ahụ.’* Ya mere, ha abụkwaghị mmadụ abụọ ọzọ, kama otu anụ ahụ.

Mark 10:8 in English

Mark 10:8 · Berean Standard Bible

and the two will become one flesh.’* So they are no longer two, but one flesh.

Context

6Ma na mmalite nke okike ụwa, Chineke ‘kere ha nwoke na nwanyị.’* 7‘Nʼihi nke a ka nwoke ga-eji hapụ nne ya na nna ya e jikọta ya na nwunye ya. 8Ha abụọ ga-abụ otu anụ ahụ.’* Ya mere, ha abụkwaghị mmadụ abụọ ọzọ, kama otu anụ ahụ. 9Ya mere, ihe Chineke jikọtara, ka mmadụ ọbụla atọsala ya.” 10Mgbe ha banyere nʼụlọ, ndị na-eso ụzọ ya jụrụ ya ọzọ ihe banyere okwu a.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.