Mak 10:6
Mark 10:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma na mmalite nke okike ụwa, Chineke ‘kere ha nwoke na nwanyị.’*
Mark 10:6 in English
Mark 10:6 · Berean Standard Bible
However, from the beginning of creation, ‘God made them male and female.’*
Context
4Ha sịrị, “Mosis kwenyere ka nwoke dee asambodo alụkwaghị m, nye nwunye ya ma zilaga ya.” 5Jisọs sịrị ha, “Ọ bụ nʼihi na obi unu siri ike nke ukwuu ka o ji deere unu iwu a. 6Ma na mmalite nke okike ụwa, Chineke ‘kere ha nwoke na nwanyị.’* 7‘Nʼihi nke a ka nwoke ga-eji hapụ nne ya na nna ya e jikọta ya na nwunye ya. 8Ha abụọ ga-abụ otu anụ ahụ.’* Ya mere, ha abụkwaghị mmadụ abụọ ọzọ, kama otu anụ ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.