Native Bible

Mark 10:50 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ tufuru uwe mwụda ya, wulie nʼụkwụ ya, bịakwute Jisọs.

Mark 10:50 in English

Mark 10:50 · Berean Standard Bible

Throwing off his cloak, Bartimaeus jumped up and came to Jesus.

Context

48Ọtụtụ mmadụ bara ya mba ka o mechie ọnụ. Ma ọ nọgidesịrị ike na-eti mkpu na-asị, “Nwa Devid, meere m ebere!” 49Jisọs kwụsịrị kwuo sị, “Kpọọnụ ya.” Ya mere ha kpọrọ onye ìsì ahụ, sị ya, “Mesaa ihu gị bilie nʼụkwụ gị, ọ na-akpọ gị.” 50Ọ tufuru uwe mwụda ya, wulie nʼụkwụ ya, bịakwute Jisọs. 51Jisọs sịrị ya, “Gịnị ka ị chọrọ ka m meere gị?” Onye ìsì ahụ sịrị ya, “Onye ozizi m, achọrọ m ka m hụ ụzọ.” 52Jisọs sịrị ya, “Laa, okwukwe gị azọpụtala gị.” Nʼotu oge ahụ, o bidoro ịhụ ụzọ, sorokwa ya gawa nʼụzọ ahụ. 10:6 Jen 1:27 10:8 Jen 2:24 10:19 Ọpụ 20:12-16; Dit 5:16-20

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.