Mak 10:51
Mark 10:51 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Jisọs sịrị ya, “Gịnị ka ị chọrọ ka m meere gị?” Onye ìsì ahụ sịrị ya, “Onye ozizi m, achọrọ m ka m hụ ụzọ.”
Mark 10:51 in English
Mark 10:51 · Berean Standard Bible
“What do you want Me to do for you?” Jesus asked. “Rabboni,” said the blind man, “let me see again.”
Context
49Jisọs kwụsịrị kwuo sị, “Kpọọnụ ya.”
Ya mere ha kpọrọ onye ìsì ahụ, sị ya, “Mesaa ihu gị bilie nʼụkwụ gị, ọ na-akpọ gị.” 50Ọ tufuru uwe mwụda ya, wulie nʼụkwụ ya, bịakwute Jisọs. 51Jisọs sịrị ya, “Gịnị ka ị chọrọ ka m meere gị?”
Onye ìsì ahụ sịrị ya, “Onye ozizi m, achọrọ m ka m hụ ụzọ.” 52Jisọs sịrị ya, “Laa, okwukwe gị azọpụtala gị.” Nʼotu oge ahụ, o bidoro ịhụ ụzọ, sorokwa ya gawa nʼụzọ ahụ.
10:6 Jen 1:27
10:8 Jen 2:24
10:19 Ọpụ 20:12-16; Dit 5:16-20
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.