Native Bible

Matthew 7:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na o ziri ihe dịka onye nwere ikike. Ọ bụghị dị ka ndị ozizi iwu ha. 7:3 Nwanna gị onye agbataobi gị. 7:16 Mkpụrụ Nʼebe a o bụ ihe Igbo na-akpọ omume maọbụ agwa.

Matthew 7:29 in English

Matthew 7:29 · Berean Standard Bible

because He taught as one who had authority, and not as their scribes.

Context

27Ngwangwa mmiri zoro, idee mmiri sọkwara, ifufe fesikwara ike tie nʼụlọ ahụ, ụlọ ahụ dara daruo ala. Ọdịda ya dị ukwuu.” 28Mgbe Jisọs kwuchara okwu ndị a, ozizi ya juru igwe mmadụ ahụ niile anya. 29Nʼihi na o ziri ihe dịka onye nwere ikike. Ọ bụghị dị ka ndị ozizi iwu ha. 7:3 Nwanna gị onye agbataobi gị. 7:16 Mkpụrụ Nʼebe a o bụ ihe Igbo na-akpọ omume maọbụ agwa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.