Matiu 7:28
Matthew 7:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe Jisọs kwuchara okwu ndị a, ozizi ya juru igwe mmadụ ahụ niile anya.
Matthew 7:28 in English
Matthew 7:28 · Berean Standard Bible
When Jesus had finished saying these things, the crowds were astonished at His teaching,
Context
26Ma ndị niile nụrụ okwu ndị a, ma lefuru ha anya, bụ ndị nzuzu. Ha dị ka nwoke wuru ụlọ ya nʼelu aja. 27Ngwangwa mmiri zoro, idee mmiri sọkwara, ifufe fesikwara ike tie nʼụlọ ahụ, ụlọ ahụ dara daruo ala. Ọdịda ya dị ukwuu.” 28Mgbe Jisọs kwuchara okwu ndị a, ozizi ya juru igwe mmadụ ahụ niile anya. 29Nʼihi na o ziri ihe dịka onye nwere ikike. Ọ bụghị dị ka ndị ozizi iwu ha.
7:3 Nwanna gị onye agbataobi gị.
7:16 Mkpụrụ Nʼebe a o bụ ihe Igbo na-akpọ omume maọbụ agwa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.