Native Bible

Matthew 7:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Unu ekpela ndị ọzọ ikpe, ka a ghara ikpekwa unu ikpe.

Matthew 7:1 in English

Matthew 7:1 · Berean Standard Bible

“Do not judge, or you will be judged.

Context

1“Unu ekpela ndị ọzọ ikpe, ka a ghara ikpekwa unu ikpe. 2Nʼihi na a ga-ekpe unu ikpe dịka unu si kpee ndị ọzọ. Ọ bụkwa ihe unu ji tụọrọ ndị ọzọ ka a ga-eji tụọrọ unu. 3“Gịnị mere i ji elee ntakịrị ahịhịa dị nwanna gị* nʼanya ma ị dịghị ahụta obodobo osisi dị gị onwe gị nʼanya?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.