Native Bible

Matthew 4:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọtụtụ mmadụ sitere na Galili, Dekapọlịs,* Jerusalem, Judịa na nʼofe osimiri Jọdan, soro ya. 4:4 Achịcha nwere ike bụrụ nri 4:4 Okwu a dịkwa nʼakwụkwọ Dit 8:3. 4:6 Abụ 91:11,12 4:7 Gụọkwa ya nʼakwụkwọ Dit 6:16. 4:10 Nke a dịkwa nʼakwụkwọ Dit 6:13. 4:16 Aịz 9:1,2 4:25 Dekapọlịs pụtara Obodo iri.

Matthew 4:25 in English

Matthew 4:25 · Berean Standard Bible

The large crowds that followed Him came from Galilee, the Decapolis,* Jerusalem, Judea, and beyond the Jordan.

Context

23Jisọs jegharịrị nʼobodo niile nke Galili, na-akụzi ihe nʼụlọ nzukọ niile ha, na-ekwusakwa oziọma nke alaeze ahụ. Ọ na-agwọkwa ọrịa na nrịa nrịa niile dị iche iche nʼetiti ndị ahụ. 24Akụkọ banyere ya gbasara jezuo akụkụ Siria niile. Mgbe ahụ ọtụtụ ndị mmadụ kpọtaara ya ndị niile ahụ na-esighị ike, ndị na-arịa ụdị ọrịa dị iche iche, ndị nwere ahụ mgbu, na ndị mmụọ ọjọọ na-esogbu, na ndị akwụkwụ, na ndị akụkụ ahụ ha kpọnwụrụ akpọnwụ. Ọ gwọkwara ha niile. 25Ọtụtụ mmadụ sitere na Galili, Dekapọlịs,* Jerusalem, Judịa na nʼofe osimiri Jọdan, soro ya. 4:4 Achịcha nwere ike bụrụ nri 4:4 Okwu a dịkwa nʼakwụkwọ Dit 8:3. 4:6 Abụ 91:11,12 4:7 Gụọkwa ya nʼakwụkwọ Dit 6:16. 4:10 Nke a dịkwa nʼakwụkwọ Dit 6:13. 4:16 Aịz 9:1,2 4:25 Dekapọlịs pụtara Obodo iri.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.