Native Bible

Matthew 23:39 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na asị m unu, unu agaghị ahụ m anya ọzọ tutu ruo mgbe unu ga-asị, Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ bụ nke na-abịa nʼaha Onyenwe anyị.* ” 23:5 Maọbụ, Filaktịrị 23:14 Ụfọdụ akwụkwọ mgbe ochie na-edebanye okwu ndị a dịka ọ dị nʼakwụkwọ Mak 12:40 na Luk 20:47. 23:25 Mak 2:1 23:39 Abụ 118:26

Matthew 23:39 in English

Matthew 23:39 · Berean Standard Bible

For I tell you that you will not see Me again until you say, ‘Blessed is He who comes in the name of the Lord.’*”

Context

37“O Jerusalem, Jerusalem! Gị obodo na-egbu ndị amụma, na nke na-atụ ndị niile e ziteere gị nkume. Ugboro ole ka m chọrọ ịchịkọta ụmụ gị dị ka nne ọkụkụ si achịkọta ụmụ ya nʼokpuru nku ya ichebe ha? Ma ị chọghị ka m mee otu a! 38Lee, a hapụrụla unu ụlọ unu ka ọ tọgbọrọ nʼefu. 39Nʼihi na asị m unu, unu agaghị ahụ m anya ọzọ tutu ruo mgbe unu ga-asị, Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ bụ nke na-abịa nʼaha Onyenwe anyị.* ” 23:5 Maọbụ, Filaktịrị 23:14 Ụfọdụ akwụkwọ mgbe ochie na-edebanye okwu ndị a dịka ọ dị nʼakwụkwọ Mak 12:40 na Luk 20:47. 23:25 Mak 2:1 23:39 Abụ 118:26

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.