Matiu 23:38
Matthew 23:38 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Lee, a hapụrụla unu ụlọ unu ka ọ tọgbọrọ nʼefu.
Matthew 23:38 in English
Matthew 23:38 · Berean Standard Bible
Look, your house is left to you desolate.*
Context
36Nʼezie agwa m unu, ihe ndị a niile, ga-abịakwasị ọgbọ a. 37“O Jerusalem, Jerusalem! Gị obodo na-egbu ndị amụma, na nke na-atụ ndị niile e ziteere gị nkume. Ugboro ole ka m chọrọ ịchịkọta ụmụ gị dị ka nne ọkụkụ si achịkọta ụmụ ya nʼokpuru nku ya ichebe ha? Ma ị chọghị ka m mee otu a! 38Lee, a hapụrụla unu ụlọ unu ka ọ tọgbọrọ nʼefu. 39Nʼihi na asị m unu, unu agaghị ahụ m anya ọzọ tutu ruo mgbe unu ga-asị, Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ bụ nke na-abịa nʼaha Onyenwe anyị.* ”
23:5 Maọbụ, Filaktịrị
23:14 Ụfọdụ akwụkwọ mgbe ochie na-edebanye okwu ndị a dịka ọ dị nʼakwụkwọ Mak 12:40 na Luk 20:47.
23:25 Mak 2:1
23:39 Abụ 118:26
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.