Native Bible

Matthew 20:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Jisọs nwere ọmịiko nʼahụ ha. O metụrụ ha aka nʼanya. Ngwangwa ha bidoro ịhụ ụzọ, ma sorokwa ya. 20:25 Maọbụ, ndị mba ọzọ

Matthew 20:34 in English

Matthew 20:34 · Berean Standard Bible

Moved with compassion, Jesus touched their eyes, and at once they received their sight and followed Him.

Context

32Mgbe Jisọs bịaruru nʼebe ha nọ, o guzoro kpọọ ha, jụọ ha sị, “Gịnị ka unu chọrọ ka m meere unu?” 33Ha zara sị ya, “Onyenwe anyị, biko, anyị chọrọ ka i mee ka anyị hụ ụzọ.” 34Jisọs nwere ọmịiko nʼahụ ha. O metụrụ ha aka nʼanya. Ngwangwa ha bidoro ịhụ ụzọ, ma sorokwa ya. 20:25 Maọbụ, ndị mba ọzọ

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.