Matiu 19:17
Matthew 19:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Jisọs sịrị ya, “Gịnị mere i ji ajụ m ajụjụ banyere ihe bụ ezi ihe? Ọ dị naanị otu onye nke bụ ezi mmadụ. Ọ bụrụ na ị chọrọ ịba nʼime ndụ ahụ, debe iwu niile e nyere.”
Matthew 19:17 in English
Matthew 19:17 · Berean Standard Bible
“Why do you ask Me about what is good?”* Jesus replied. “There is only One who is good. If you want to enter life, keep the commandments.”
Context
15O bikwasịrị ha aka nʼisi gọzie ha niile tupu ọ hapụ ha pụọ. 16Otu onye bịakwutere ya, jụọ ya ajụjụ sị, “Ezi onye ozizi, olee ezi ihe m ga-eme ka m keta ndụ ebighị ebi?” 17Jisọs sịrị ya, “Gịnị mere i ji ajụ m ajụjụ banyere ihe bụ ezi ihe? Ọ dị naanị otu onye nke bụ ezi mmadụ. Ọ bụrụ na ị chọrọ ịba nʼime ndụ ahụ, debe iwu niile e nyere.” 18Ọ jụrụ ya ajụjụ sị, “Olee iwu ndị m ga-edebe?”
Jisọs zara ya, “ ‘Egbula mmadụ, akwala iko, ezula ohi, ekwula okwu ụgha. 19Sọpụrụ nne gị na nna gị.* Ọzọ, hụkwa onye agbataobi gị nʼanya dị ka onwe gị.’*”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.