Native Bible

Matthew 14:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha rịọrọ ya ka o kwenye ka ha metụ ọ bụladị ọnụ uwe ya aka. Ndị niile metụrụ ya aka ka a gwọrọ.

Matthew 14:36 in English

Matthew 14:36 · Berean Standard Bible

and begged Him just to let them touch the fringe of His cloak. And all who touched Him were healed.

Context

34Mgbe ha gafere nʼofe nke ọzọ, ha bịarutere nʼala Genesaret. 35Mgbe ndị obodo ahụ matara na ọ bụ ya, ha zisara ozi gburugburu obodo niile ahụ, ma dutere ya ndị niile ahụ na-adịghị ike. 36Ha rịọrọ ya ka o kwenye ka ha metụ ọ bụladị ọnụ uwe ya aka. Ndị niile metụrụ ya aka ka a gwọrọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.