Native Bible

Matthew 14:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ndị obodo ahụ matara na ọ bụ ya, ha zisara ozi gburugburu obodo niile ahụ, ma dutere ya ndị niile ahụ na-adịghị ike.

Matthew 14:35 in English

Matthew 14:35 · Berean Standard Bible

And when the men of that place recognized Jesus, they sent word to all the surrounding region. People brought all the sick to Him

Context

33Ndị ahụ nọ nʼụgbọ ahụ kpọrọ isiala nye ya sị, “Nʼezie, ị bụ Ọkpara Chineke.” 34Mgbe ha gafere nʼofe nke ọzọ, ha bịarutere nʼala Genesaret. 35Mgbe ndị obodo ahụ matara na ọ bụ ya, ha zisara ozi gburugburu obodo niile ahụ, ma dutere ya ndị niile ahụ na-adịghị ike. 36Ha rịọrọ ya ka o kwenye ka ha metụ ọ bụladị ọnụ uwe ya aka. Ndị niile metụrụ ya aka ka a gwọrọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.