Matiu 14:1
Matthew 14:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼoge a Herọd eze na-achị Galili nụrụ ihe banyere Jisọs.
Matthew 14:1 in English
Matthew 14:1 · Berean Standard Bible
At that time Herod the tetrarch heard the reports about Jesus
Context
1Nʼoge a Herọd eze na-achị Galili nụrụ ihe banyere Jisọs. 2Ọ gwara ndị na-ejere ya ozi okwu sị ha, “Onye a bụkwanụ Jọn omee baptizim. O sitela na ndị nwụrụ anwụ bilie dịkwa ndụ ọzọ. Ọ bụ ya mere ike ịrụ ọrụ ebube ndị a ji dị nʼime ya.” 3Nʼihi na, Herọd jidere Jọn kee ya agbụ tinye ya nʼụlọ mkpọrọ, nʼihi Herodịas nwunye Filip nwanne ya nwoke.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.