Native Bible

Matthew 12:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O sitere nʼebe ahụ pụọ banye nʼụlọ nzukọ ha.

Matthew 12:9 in English

Matthew 12:9 · Berean Standard Bible

Moving on from there, Jesus entered their synagogue,

Context

7Ọ bụrụ na unu ghọtara ihe akwụkwọ nsọ na-ekwu mgbe ọ na-asị, ‘Ana m achọ ebere, ọ bụghị aja.’* Unu agaraghị ama ndị ikpe na-amaghị ikpe. 8Nʼihi na Nwa nke Mmadụ bụ Onyenwe ụbọchị izuike.” 9O sitere nʼebe ahụ pụọ banye nʼụlọ nzukọ ha. 10Nʼebe a ka ọ hụrụ otu nwoke aka ya kpọnwụrụ akpọnwụ. Ndị nọ nʼebe ahụ jụrụ ya ajụjụ sị, “O ziri ezi nʼiwu ịgwọ mmadụ nʼụbọchị izuike?”* 11Ma ọ zara ha sị, “Ọ bụrụ na otu onye nʼime unu nwere otu atụrụ danyere nʼime olulu nʼụbọchị izuike gịnị ka ọ ga-eme? Ọ ga-ahapụ ya nʼebe ahụ? Ọ gaghị ejide ya dọpụta ya?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.