Native Bible

Matthew 10:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Kama jekwurunụ ụmụ Izrel, ndị bụ atụrụ furu efu.

Matthew 10:6 in English

Matthew 10:6 · Berean Standard Bible

Go rather to the lost sheep of Israel.

Context

4Saimọn onye a na-akpọ Zilọt* na Judas Iskarịọt, onye raara ya nye nʼaka ndị gburu ya. 5Ndị ikom iri na abụọ ndị a ka Jisọs nyere ikike zipụ. Maara ha ọkwa sị ha: “Unu agala nʼebe ndị mba ọzọ, maọbụ nʼebe ndị Sameria nọ. 6Kama jekwurunụ ụmụ Izrel, ndị bụ atụrụ furu efu. 7Mgbe unu na-aga, na-ekwusaaranụ ha sị, ‘alaeze eluigwe a dịla nso.’ 8Gwọọnụ ndị ọrịa, kpọteenụ ndị nwụrụ anwụ, meenụ ka ahụ ndị ekpenta dị ọcha,* chụpụkwanụ mmụọ ọjọọ. Nʼefu ka unu natara. Ya mere, nyenụ nʼefu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.