Matiu 10:4
Matthew 10:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Saimọn onye a na-akpọ Zilọt* na Judas Iskarịọt, onye raara ya nye nʼaka ndị gburu ya.
Matthew 10:4 in English
Matthew 10:4 · Berean Standard Bible
Simon the Zealot,* and Judas Iscariot, who betrayed Jesus.*
Context
2Nke a bụ aha ndị ozi iri na abụọ ahụ:
Saimọn (onye a na-akpọkwa Pita) na Andru nwanne Saimọn;
Jemis nwa Zebedi, na Jọn nwanne ya. 3Filip na Batalomi;
Tọmọs na Matiu onye ọna ụtụ;
Jemis nwa Alfiọs, na Tadiọs. 4Saimọn onye a na-akpọ Zilọt* na Judas Iskarịọt, onye raara ya nye nʼaka ndị gburu ya. 5Ndị ikom iri na abụọ ndị a ka Jisọs nyere ikike zipụ. Maara ha ọkwa sị ha: “Unu agala nʼebe ndị mba ọzọ, maọbụ nʼebe ndị Sameria nọ. 6Kama jekwurunụ ụmụ Izrel, ndị bụ atụrụ furu efu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.