Matiu 10:2
Matthew 10:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nke a bụ aha ndị ozi iri na abụọ ahụ: Saimọn (onye a na-akpọkwa Pita) na Andru nwanne Saimọn; Jemis nwa Zebedi, na Jọn nwanne ya.
Matthew 10:2 in English
Matthew 10:2 · Berean Standard Bible
These are the names of the twelve apostles: first Simon, called Peter, and his brother Andrew; James son of Zebedee, and his brother John;
Context
1Jisọs kpọrọ ndị na-eso ụzọ ya iri na abụọ nye ha ikike ịchụpụ mmụọ na-adịghị ọcha, na ịgwọ nrịa nrịa na ọrịa niile dị iche iche. 2Nke a bụ aha ndị ozi iri na abụọ ahụ:
Saimọn (onye a na-akpọkwa Pita) na Andru nwanne Saimọn;
Jemis nwa Zebedi, na Jọn nwanne ya. 3Filip na Batalomi;
Tọmọs na Matiu onye ọna ụtụ;
Jemis nwa Alfiọs, na Tadiọs. 4Saimọn onye a na-akpọ Zilọt* na Judas Iskarịọt, onye raara ya nye nʼaka ndị gburu ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.