Native Bible

Matthew 1:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Lee, nwaagbọghọ ahụ na-amaghị nwoke ga-atụrụ ime, mụọ nwa nwoke. Ha ga-akpọ aha ya Ịmanụel”* (nke bụ ma asụgharịa ya, “Chineke nọnyeere anyị”).

Matthew 1:23 in English

Matthew 1:23 · Berean Standard Bible

“Behold, the virgin will be with child and will give birth to a son, and they will call Him Immanuel”* (which means, “God with us”*).

Context

21Ọ ga-amụkwa nwa nwoke, onye ị ga-akpọ aha ya Jisọs,* nʼihi na ọ ga-azọpụta ndị nke ya site na mmehie ha.” 22Ihe ndị a mere iji mezuo ihe ahụ Onyenwe anyị kwuru site nʼọnụ onye amụma ya sị, 23“Lee, nwaagbọghọ ahụ na-amaghị nwoke ga-atụrụ ime, mụọ nwa nwoke. Ha ga-akpọ aha ya Ịmanụel”* (nke bụ ma asụgharịa ya, “Chineke nọnyeere anyị”). 24Mgbe Josef si nʼụra teta, o mere dịka mmụọ ozi Onyenwe anyị nyere ya nʼiwu. Ọ kpọọrọ Meri ka ọ bụrụ nwunye ya. 25Ma ha abụọ edinakọghị tutu ruo mgbe ọ mụsịrị nwa nwoke, onye ọ kpọrọ aha ya Jisọs. 1:18 Maọbụ, Onye nzọpụta 1:21 Jisọs nke a bụ otu ndị Griik si akpọ Joshua nke pụtara Onyenwe anyị na-azọpụta. 1:23 Aịz 7:14

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.